CRU
N’enye aka imezu Iwu uku ahụ site n’ike nke Mụọ Nsọ, site n’irite ndi madụ banye n’okwukwe nke dị na Jisọs Kraịst, n’ewusi ha ike n’okwukwe, zipụkwa ha irite ndi ọzọ; n’enyekwara otu ndi nke Kraịst aka ịgbasa ozi ọma na kwa ọzụzụ ndi kwere ekwe.
Weebụsaịtị: https://www.cru.org/
Otú-ije-ozi dị iche-iche
Ihe emume nlere Jisọs na ọdịyo
1 ihe-omume