CCIM
“Ije-ozi nke ndi Cross Current International Ministries, n’ ntụkwasị-obi n’ okwukwe n’ ikike nke Onyenweanyị Jisọs Kraịst, onye sitere n’ ọnwụ bilie, n’ aga n’iru ịbụ agbam-ume dị ukuu nye ndu mmadụ, n’ime ọtụtụ mba dị iche-iche, ebe ọ n’eme ka ọ pụta-ihe dịka o kwesiri, bụ mkpa nke mgbasa-oziọma; ekpere nke arịrịọ; ntụte na kwa nkụzi nke Akwụkwọ-Nsọ n’ ụzọ kwụ-chịm.”
Weebụsaịtị: http://www.ccim-media.com/
Otú-ije-ozi dị iche-iche
Dọrọti anwụ Tọsde
786 ihe-omume
Olile-anya Maka ndị N’enweghị Olile-anya
1 ihe-omume