Enwere ihe mgbagwuju anya n’ njem nke nzọpụta. Ụzọ nke n’ eduba n’obosara ndụ-ebighị ebi nke eluigwe dị wara-wara, ma dịkwa ike mgbe ụfọdụ. Ụzọ obosara dị mfe nke ndụ nkea anyị nọ n’ime ya dị aghụghọ - n’ihi n’ ọdị mfe, ọtụtụ n’ aghọta-hie ya dikà ụzọ nke
Uzo Abuo Nke Ndu 2
Tinye n' abọ ọkacha-amasị m