Ụfọdụ n’ime okwu ndị-amara nke ọma n’ Akwụkwọ-Nsọ bụ ndị a, “Rịọnụ... chọọ-nụ... kụọ-nụ.” Ọtụtụ n’ime ndị nke Kraịst n’ ewere okwu ndị a dikà ndị ụwa sị ewere ya: okwu nke eji edozi okwu. N’ ezie jisọs kwuru okwu ndị a dikà nkwa i ji gba- anyị ume ị bịaku
Oke Njem Nke Ekpere 1
Tinye n' abọ ọkacha-amasị m