Amụrụ Jisọs dika onye n’ enweghị onye mara onye obu, O bi kwara ndu Ya n’ mwedà na-ala, za kwa aha efu. Ọkpara Chineke mere ihe nile ndị a, iji mezuo ọlụ a dị ukuu nke bụ Onye Nzoputa nke ụwa. Nụrụ maka nkea n’ ihe omụmụ a – “Gini ka Eji Akpọ Ya Jisọs?”
Gini Ka Eji Akpo Ya Jisos? 2
Tinye n' abọ ọkacha-amasị m