Ọbụ ihe siri ike anyị ịgbanarị ihe ọjọọ nke otu onye ma ọbụ nke ọzọ - ndị gbara anyị gburugburu – ma ha kpachara-anya ma ọbụ n’ amaghị ama. Kedu ka anyị kwesiri i si zaghachi? Jịsọs nyere anyị ụzọ pụrụ iche n’ ụdị ọnọdụ ahụ nke ga-agba ndị iro anyị gharị.
Okpukpere Kraịst Zuru-Oke - Part 2
Tinye n' abọ ọkacha-amasị m