Agụ ịkwa-iko abụghị nsogbu ọlọrọ-ọhụrụ. Ma n’ ọgbọ ọlọrọ-ọhụrụ a, nke-ka-nke site n’ enyem-aka nke igwe-intaneèt, ọbụrụ-wo oke ọnwụnwa karịa nke ọbụrụ n’ mbụ. Jịsọs nyere anyị ụkpụrụ ndị siri ike iji megide ọnwụnwa ndị a siri ike.
Ịkwa-Iko Na Agụụ Ihe Ọjọọ - Part 2
Tinye n' abọ ọkacha-amasị m