Ọtụtụ ndị nne na nna na-asị n’ ọdị ha ngwa-ngwa ịhụ ụbọchị ụmụ ha ga-etolite n’ogo ibi n’ nke aka ha. Ma mgbe ụbọchị ahụ na-eru, ikewa na-abụ kwa ihe ụtọ dị ilu dị mwute. Njike maka oge ụmụ-aka ga-ahapụ ụlọ dị oke mkpa. ọbụrụ na anyị nwe ezi nlezi anya, i
Mgbe Ụdọ Ghọrọ Nku 1
Tinye n' abọ ọkacha-amasị m