Ịzụlite ụmụ-aka bụ oke ọlụ. O nweghị mgbe ọbụla mgbe ndị nne na nna pụrụ inwe ngọpụ maka ịbụ ụdị ndị nne na nna nke ha chọrọ ka ụmụ ha bụrụ. Ma ọbụ maka ọdị mma ma ọbụ nke dị njọ, ụmụ-aka ga-esoro nzọụkwụ nke ndị nne na nna ha na-ahapụrụ ha.
Nganga Na Ọṅụ: Okporo Ụzọ Nwere Agalaba Abụọ 2
Tinye n' abọ ọkacha-amasị m