Mgbe ụfọdụ, ndị mmadụ na-akọwa agbam-ume dikà mgbe mmadụ na-enweghị ụjọ obụla, nke a ezighị ezi. Agbam-ume abụghị enweghi ụjọ, kama ọbụ njikere anyị ịkpa agwa dikà ihe anyị kwenyere si dị nke bụ na-ihe anyị na-eme ziri-ezi buru kwa dikà Chineke siri chọ.
Ịzụlite Esta Ndi Jupụtara N’okwukwe 2
Tinye n' abọ ọkacha-amasị m