Ọbụrụ na dike ọgụ nwere mmerụ ahụ n’ obi ebe ana alụ agha, ọnwụ bụ ihe ọzọ ga-eso ya na-egbughị oge. Nihi nkea ihe mkpuchi-obi dị oke mkpa. Ya mere taa, ikpuchi obi nke ime mmụọ bụ ya bụ ọtụkwa nke ịnọgide-si ike dikà onye agha nke Kraịst.
Ihe Mkpuchi Obi Nke Ezi Omume 1
Tinye n' abọ ọkacha-amasị m