Banyere
Thru the bible bụ ije-ozi nkụzi akwụkwọ nsọ zuru ụwa nile ọnụ, nke ana ezipụ n’ikuku n’asụsụ dị iche iche karịrị otu nari gburugburu ụwa. Ebum n’obi anyị pụtara ihe, bụrụ kwa nke ahụ Ọka mmụta McGee n’onwe ya jidesiri aka ike, nke bụ: Iwere Okwu Chineke nile rute elu ụwa nile.