Dorothy Bennett
Dọrọti, dịka onye-enyemaka pụtara-ihe nye di ya bụ Richadị, n’ ekwusa oziọma nke Okwu Chineke nye ndi-inyom, dịka ha abụọ n’ ejikọ-aka, n’ ije-ozi ibuli aha Kraịst elu n’ etiti mba-ụwa dị iche-iche. Mgbasa-ozi ikuku ha n’ erute ihe karịrị kọntinent ise, kemgbe iri-afọ abụọ ugbua.