Nabata Ya

Ọ dị mgbe ọbụla ị bịara n’ nghọta a, na, Onye ahụ bụ Onye n’ agwa gị okwu mgbe i mepere Okwu Chineke, n’ Ọ bụ Ya, bụ Okwu ahụ n’ onwe Ya?

Ịgba-ama

Ị ghọtara n’ nkea bụ ịgba-ama? Dika ọ naara agba ama, Jọn nakwara agba-ama nye otu ihe ọzọ nke eburu amụma banyere ya n’ Agba Ochie – n’ akwụkwọ Malakaị, isi atọ. Nke bụ akwụkwọ ikpeazụ nke Agba Ochie nke Akwụkwọ-Nsọ. N’ebe . . .

Tinye Eziokwu ahụ n’ọlụ

Ọ ga amasị m ị jụ gị, “Gịnị n’egbochi gị imeghe ọnụ gị?” Ọ bụ nganga gị? Ọ bụ ọlụ gị? Ọ pụrụ ị bụ n’ihi na, ị n’eche na, inweghị ihe ọbụla ikwu, n’ihi na, ọ dịghị mkparịta-ụka ọbụla nke dị n’etiti gị na Onyenweanyị?

Chegharịa

Ewo! Cheenụ echiche banyere ụdị ebe obibi dị ka nke ahụ! Mgbe i chere echiche banyere ebe nile dị iche-iche nke mmadụ pụrụ ibi, n’ihi gịnị ka onye ahụ ga eji họrọ ọhịa ma ọbụ ọzara?

Nnwàle

Ọlụ kacha pụọ iche nke Chineke bụ na n’agbanyeghị na o yiri ihe dị ike ebe Jọn nọrọ n’ọzara, anyị n’agụ, na nke n’eso ya, na Ọ nọrọ n’ụlọ nkpọrọ! Nke ahụ o yiri gị ebe dị ike itinye madụ onye kwesịri Chineke ntụkwasị obi?

Baptizm Irute Nchegharị

Ya mere, na njikere, dịka onye n’edozi ụzọ nke ije ozi onyenwe anyị Jisọs, Jọn mere ndi madụ baptizm na osimiri Jọdan. O mere ya ka ọ bụrụ baptizm dịka ndi madụ n’ekwụpụta mmehie ha. O zutere ndi madụ, ghọta kwa ndi madụ. Ọdịwo mgbe I zutere madụ onye nwere onyinye amara ụdị mụọ n’alụ ọlụ oge ọbụla?

Nzọpụta

Akwụkwọ nsọ n’egosị na m bụrụ onye iro Ya, asịkwa na m bụrụ onye nwere agwa dị nma, nọrọ kwa n’okpukpere. Gịnị ka nke ahụ g’eme iduru m jee eluigwe?

Ndị mụọ nke Setan

Ọdịghị adabere na ihe ndi madụ n’eche banyere anyị. Ihe kacha mkpa bụ n’anyị n’eje ije na ịhụnanya na kwa nrube isi sitere n’obi anyị nye Onye nwe anyị. Anyị nwere ike zute ihe dịtụ iche, ma gịnị ka nke ahụ bụ n’oge awa nke a ọtụtụ n’eme otu o si masị ha?

Okwu Chineke dị ndụ

ị dị njikere ịmalite ịhụta nke a? Ị dị na njike ịhuta na Ị bụghị onye emere nanị ka I jee nzukọ izu ụka nile. Kama I g’enwe ezi echiche banyere ụzọ I si ebi ndụ onye nke Kraịst. Ị g’aghọta na nke a bụ ndụ n’agbanwe agbanwe, ndụ ebe Jisọs Kraịst n’onwe Ya bụ ndụ ahụ?

Onye Isi Nchụ Aja Anyị N’enweghị Mmehie

Ị hụtula nwata amụrụ ọhụrụ ka Ọ n’agbali ije ije? Ọ n’ada ada, dịka Ọ n’ada, O nwere ike kwadasia ihe, mebie ụfọdụ ihe! Ma nne ma ọbụ nna, onye hụrụ nwata ahụ n’anya n’eme ngwangwa wee sị, ‘’Oh, Ị n’eje ije! Ị n’amalite ije ije! Ị bụ nwata mara ihe nke . . .

Mmeri Jisọs Meriri Setan

Ị ghọtara, n’agbanyeghị n’enwere oke irụ ndi mụọ ọjọọ jupụtara gburugburu anyị, anyị n’eguzo n’ime Kraịst Jịsọs?

Debanye aha Maka Inweta Ozi Ndị dị Mkpa

Sign up for the TWR360 Newsletter

Access updates, news, Biblical teaching and inspirational messages from powerful Christian voices.

I meela tinye aha maka ịnata-ozi site n'aka TWR360

Ahụtaghị ozi achọrọ