Mgbe Ụdọ Ghọrọ Nku 2

Ọtụtụ ndị nne na nna na-asị n’ ọdị ha ngwa-ngwa ịhụ ụbọchị ụmụ ha ga-etolite n’ogo ibi n’ nke aka ha. Ma mgbe ụbọchị ahụ na-eru, ikewa na-abụ kwa ihe ụtọ dị ilu dị mwute. Njike maka oge ụmụ-aka ga-ahapụ ụlọ dị oke mkpa. ọbụrụ na anyị nwe ezi nlezi anya, i

Mgbe Ụdọ Ghọrọ Nku 1

Ulo Nọ N'elu Ugwu 2

Ọ bụrụ na mmadụ nile ndị azụrụ na-ezinụlọ ndị nke Kraịst gara n’iru n’ okwukwe ha kemgbe puku afọ abụọ, agara enwe ọtụtụ ndị nke Kraịst n’ ụwa taa karịa nke enwere. Gịnị mere ndị mmadụ na-eji adapụ n’okwukwe? Kedu ụdị okwukwe nke na adị ike site n’ ọgbọ r

Ulo Nọ N'elu Ugwu 1

Nganga Na Ọṅụ: Okporo Ụzọ Nwere Agalaba Abụọ 2

Ịzụlite ụmụ-aka bụ oke ọlụ. O nweghị mgbe ọbụla mgbe ndị nne na nna pụrụ inwe ngọpụ maka ịbụ ụdị ndị nne na nna nke ha chọrọ ka ụmụ ha bụrụ. Ma ọbụ maka ọdị mma ma ọbụ nke dị njọ, ụmụ-aka ga-esoro nzọụkwụ nke ndị nne na nna ha na-ahapụrụ ha.

Nganga Na Ọṅụ: Okporo Ụzọ Nwere Agalaba Abụọ 1

Ịzụlite ụmụ-aka bụ oke ọlụ. O nweghị mgbe ọbụla mgbe ndị nne na nna pụrụ inwe ngọpụ maka ịbụ ụdị ndị nne na nna nke ha chọrọ ka ụmụ ha bụrụ. Ma ọbụ maka ọdị mma ma ọbụ nke dị njọ, ụmụ-aka ga-esoro nzọụkwụ nke ndị nne na nna ha na-ahapụrụ ha.

Ịzụlite Esta Ndi Jupụtara N’okwukwe 2

Mgbe ụfọdụ, ndị mmadụ na-akọwa agbam-ume dikà mgbe mmadụ na-enweghị ụjọ obụla, nke a ezighị ezi. Agbam-ume abụghị enweghi ụjọ, kama ọbụ njikere anyị ịkpa agwa dikà ihe anyị kwenyere si dị nke bụ na-ihe anyị na-eme ziri-ezi buru kwa dikà Chineke siri chọ.

Ịzụlite Esta Ndi Jupụtara N’okwukwe 1

Mgbe ụfọdụ, ndị mmadụ na-akọwa agbam-ume dikà mgbe mmadụ na-enweghị ụjọ obụla, nke a ezighị ezi. Agbam-ume abụghị enweghi ụjọ, kama ọbụ njikere anyị ịkpa agwa dikà ihe anyị kwenyere si dị nke bụ na-ihe anyị na-eme ziri-ezi buru kwa dikà Chineke siri chọ.

Ịzụlite Daniel Ndi Nwere Agbamume 2

Nihi ọnọdụ omenala ọlọrọ-ọhụrụ na kwa ịkpọasị megide ndị nke Kraịst, ọ pụrụ ịbụ n’ ọ dịghị ihe ọbụla nke onye okorobia kwesiri inwe ta dikà agbam-ume. Ọbụghị n’ ọgbọ agha ka ana alụ pụta agbam-ume ka ọbụ ihe nlụpụta nke owuwe-anya nke were woro ọnọdụ tupu

Ịzụlite Daniel Ndi Nwere Agbamume 1

Nihi ọnọdụ omenala ọlọrọ-ọhụrụ na kwa ịkpọasị megide ndị nke Kraịst, ọ pụrụ ịbụ n’ ọ dịghị ihe ọbụla nke onye okorobia kwesiri inwe ta dikà agbam-ume. Ọbụghị n’ ọgbọ agha ka ana alụ pụta agbam-ume ka ọbụ ihe nlụpụta nke owuwe-anya nke were woro ọnọdụ tupu

Uru Nke Dị Na Ezi Na Ụlọ Ndi Nke Kraịst 2

Ọ dịghị otu ndị mmadụ ọbụla, (n’ okpu-kpere-chi ma ọbụ n’ ụzọ ọzọ ọbụla) ndị na-anagide mmegide na kwa nleli karịa ndị nke Kraịst ndị kwenyere n’ Akwụkwọ-Nsọ. Udi nkwutọ ndị a ezighị ezi, nihi na Nchọpụta gosiri n’ ndụ nke jupụtara n’ okwukwe nwere ọtụtụ

Debanye aha Maka Inweta Ozi Ndị dị Mkpa

Sign up for the TWR360 Newsletter

Access updates, news, Biblical teaching and inspirational messages from powerful Christian voices.

I meela tinye aha maka ịnata-ozi site n'aka TWR360

Ahụtaghị ozi achọrọ

This site is protected by reCAPTCHA, and the Google Privacy Policy & Terms of Use apply.