Onye Amamihe na Onye Nzuzu 1

Onye ọbụla nwere ihe o wukwasịrị ndụ ya na-elu ya. Ọ pụrụ ị bụ mmụta, okpukpere, ọkpụkpọ-oku, ma ọbụ kwanụ ị jụ ihe ndị a nile. Ekwenyeghị n’ ihe ọbụla bụ kwa nkwenye nke onwe ya. Jisọs mere ka anyị mara n’ nanị ntọàlà mmadụ pụrụ wukwasị ndụ nwere nchekw

Okwu, Olu, na kwa Ihe Iju Anya 2

Kemgbe ọtụtụ nnụ-afọ gara-aga, ndị mmadụ bụ ndị na-ekwenyeghị n’ihe Akwụkwọ-Nsọ kwuru amụọla, kuzie ma dekwa akwụkwọ banyere Akwụkwọ-Nsọ. Dikà Jisọs mere ka anyị mara, ị banye n’ala eze Chineke chọrọ karịa imezu emume okpukpere n’aha Jisọs.

Okwu, Olu, na kwa Ihe Iju Anya 1

Kemgbe ọtụtụ nnụ-afọ gara-aga, ndị mmadụ bụ ndị na-ekwenyeghị n’ihe Akwụkwọ-Nsọ kwuru amụọla, kuzie ma dekwa akwụkwọ banyere Akwụkwọ-Nsọ. Dikà Jisọs mere ka anyị mara, ị banye n’ala eze Chineke chọrọ karịa imezu emume okpukpere n’aha Jisọs.

Ule Nke Mnwaputa Ihe Ziri Ezi 2

N’ udịdị ha, atụrụ bụ anụ-amara dikà anụ n’ amachaghị ihe, n’ enweghị ike nke apụghị kwa i chere onwe ya echiche, ma n’aka nke ọzọ ufu bụ anụ dị aghụghọ, nwe kwa uche nke ukuu, nke pụrụ ịchụ nta nanị ya, ma ọbụ ebe ha dị ọtụtụ. Jisọs jiri ihe atụ ndị a s

Ule Nke Mnwaputa Ihe Ziri Ezi 1

N’ udịdị ha, atụrụ bụ anụ-amara dikà anụ n’ amachaghị ihe, n’ enweghị ike nke apụghị kwa i chere onwe ya echiche, ma n’aka nke ọzọ ufu bụ anụ dị aghụghọ, nwe kwa uche nke ukuu, nke pụrụ ịchụ nta nanị ya, ma ọbụ ebe ha dị ọtụtụ. Jisọs jiri ihe atụ ndị a s

Uzo Abuo Nke Ndu 2

Enwere ihe mgbagwuju anya n’ njem nke nzọpụta. Ụzọ nke n’ eduba n’obosara ndụ-ebighị ebi nke eluigwe dị wara-wara, ma dịkwa ike mgbe ụfọdụ. Ụzọ obosara dị mfe nke ndụ nkea anyị nọ n’ime ya dị aghụghọ - n’ihi n’ ọdị mfe, ọtụtụ n’ aghọta-hie ya dikà ụzọ nke

Uzo Abuo Nke Ndu 1

Iwu Kachasi Mkpa 2

Mgbe ọ na edoghi gị anya ka ikwesiri i si kpa-agwa nye ndị ọzọ - ma ọbụrụ n’ anyị chọrọ ime ezi-ihe – Okwu Jisọs na-aropụtara anyị ihe nduzi zuru-oke: Me nye ha dikà i ga achọ ka emee nye gị-onwe gị ma ọbụrụ n’ ọbụ gị nọ n’ ọnọdụ ahụ ha nọ na-ya. Eche m ọ

Iwu Kachasi Mkpa 1

Oke Njem Nke Ekpere 2

Ụfọdụ n’ime okwu ndị-amara nke ọma n’ Akwụkwọ-Nsọ bụ ndị a, “Rịọnụ... chọọ-nụ... kụọ-nụ.” Ọtụtụ n’ime ndị nke Kraịst n’ ewere okwu ndị a dikà ndị ụwa sị ewere ya: okwu nke eji edozi okwu. N’ ezie jisọs kwuru okwu ndị a dikà nkwa i ji gba- anyị ume ị bịaku

Oke Njem Nke Ekpere 1

Debanye aha Maka Inweta Ozi Ndị dị Mkpa

Sign up for the TWR360 Newsletter

Access updates, news, Biblical teaching and inspirational messages from powerful Christian voices.

I meela tinye aha maka ịnata-ozi site n'aka TWR360

Ahụtaghị ozi achọrọ

This site is protected by reCAPTCHA, and the Google Privacy Policy & Terms of Use apply.