Aịsaia 17:1-14; 18:1-7

Ibu Damaskọs na Ifrem; ibu nke ala di n'ofè osimiri nke Etiopia

Aịsaia 15:1-9; 16:1-14

Ibu Moab

Aịsaia 14:1-32

Alaeze ochichi otu puku afọ e hiwere mgbe e bibichara Babịlọn; mmalite nke ihe ọjọọ na ikpe ya; na ibu nke Palestine

Aịsaia 12:1-6; 13:1-22

Ofufe nke Onye-nwe anyi na Ọchichi Narị Afọ Iri ahu; oge ọchịchị

Aịsaia 11:1-16

Onye Eze ahu bu na ike ya; ebumnobi na atumatu nke ala-eze ahu

Aịsaia 10:1-34

Ikpe e kpere Asiria mgbe Chineke jichara ha kpe Izrel ikpe; Oke Mkpagbu ahu na Agha Amagedọn

Aịsaia 9:1-21

Amụma nke Nwantakịrị ahụ inodu n’ocheeze Devid na ụbọchị ọjọọ ga-adi n'obibia mbụ Ya, na nke ga-ebukwa ọbịbịa nke ugboro abụọ Ya uzo.

Aịsaia 8:1-22

Ọmụmụ nke nwa nwoke nke abụọ nke onye amụma dị ka ihe-iriba-ama; amụma banyere mbuso agha Asiria ga-ebuso obodo Immanuel

Aịsaia 7:10-25

Amụma eburu banyeere ọmụ nke Ịmmanụel na agha Asịrịya ga-ebu megide Juda (Contd.)

Aịsaia 7:1-9

Amụma eburu banyeere ọmụ nke Ịmmanụel na agha Asịrịya ga-ebu megide Juda

Aịsaia 6:6-13

Ọkpụkpọ-oku Aịsaia na iche ya na ihu ọrụ dịka Onye-amụma nke mba Izrael (Contd.)

Debanye aha Maka Inweta Ozi Ndị dị Mkpa

Sign up for the TWR360 Newsletter

Access updates, news, Biblical teaching and inspirational messages from powerful Christian voices.

I meela tinye aha maka ịnata-ozi site n'aka TWR360

Ahụtaghị ozi achọrọ