Mma-Agha Nke Mmụọ-Nsọ 1

Ndị na-ebu agha na kwa ndị na-eme ịmā-aka egwuruegwu, kwuru sị ‘n’ ụzọ kacha mma iji gbochie onye iro bụ ibuso ya agha.’ Ya mere ọtụtụ ngwa-agha nke agha nke ime mmụọ anyị bụ ngwa agha nke mkpuchi. Ma ngwa agha nke kachasị mkpa nke onye nke Kraịst bụ Akwụ

Okpu-agha Nke Nzọputa 2

Ụfọdụ ndị nke Kraịst na-eche n’ mgbe ha nwetara nzọpụta, nsogbu nile nke ndụ na agwụ. Ma nke bụ eziokwu bụ n’ akụ-agha nile nke ekwensu bụ megide ndị nke Kraịst. Nzọpụta abụghị nanị mmeri ebighị-ebi ka ọ na enye anyị kama ọ na enye kwa anyị mmeri megide e

Okpu-agha Nke Nzọputa 1

Ọta nke Okwukwe 2

Nihi n’ okwukwe bụ ikike na-alụsị ọlụ ike ọdị ezi mma maka obubu agha. Ma n’ ezie ọbụghị okwukwe kacha mkpa kama ‘ihe anyị kwere’ na ya. Ọbụrụ na-anyị chọrọ inwe mmeri, anyị aghaghị inwe okwukwe n’ Onye ahụ, Onye nanị Ya pụrụ imeri ekwensu – Onyenweanyị J

Ọta nke Okwukwe 1

Akpụkpọ-Ụkwụ Nke Ozi-ọma Nke Udo 2

N’ nkọwa, obubu-agha pụtara n’ udo adịghị. Ma na-agha nke ime mmụọ, udo nke obi bụ otu ńimē ngwa ọgụ nke onye nke Kraịst.

Akpụkpọ-Ụkwụ Nke Ozi-ọma Nke Udo 1

N’ nkọwa, obubu-agha pụtara n’ udo adịghị. Ma na-agha nke ime mmụọ, udo nke obi bụ otu ńimē ngwa ọgụ nke onye nke Kraịst.

Ihe Mkpuchi Obi Nke Ezi Omume 2

Ọbụrụ na dike ọgụ nwere mmerụ ahụ n’ obi ebe ana alụ agha, ọnwụ bụ ihe ọzọ ga-eso ya na-egbughị oge. Nihi nkea ihe mkpuchi-obi dị oke mkpa. Ya mere taa, ikpuchi obi nke ime mmụọ bụ ya bụ ọtụkwa nke ịnọgide-si ike dikà onye agha nke Kraịst.

Ihe Mkpuchi Obi Nke Ezi Omume 1

Ọbụrụ na dike ọgụ nwere mmerụ ahụ n’ obi ebe ana alụ agha, ọnwụ bụ ihe ọzọ ga-eso ya na-egbughị oge. Nihi nkea ihe mkpuchi-obi dị oke mkpa. Ya mere taa, ikpuchi obi nke ime mmụọ bụ ya bụ ọtụkwa nke ịnọgide-si ike dikà onye agha nke Kraịst.

Ihe Okike Nke Eziokwu 2

Otu n’ime ngwa ọlụ ekwensu bụ aghụghọ, ma nkpuchite kachasị megide aghụghọ bụ ịmara eziokwu. Ihe mbu onye nke Kraịst kwesiri ime iji kpuchite onwe ya site n’ aghụghọ nke ekwensu bụ ịmara eziokwu nke Chineke na kwa ụzọ Ya.

Ihe Okike Nke Eziokwu 1

Otu n’ime ngwa ọlụ ekwensu bụ aghụghọ, ma nkpuchite kachasị megide aghụghọ bụ ịmara eziokwu. Ihe mbu onye nke Kraịst kwesiri ime iji kpuchite onwe ya site n’ aghụghọ nke ekwensu bụ ịmara eziokwu nke Chineke na kwa ụzọ Ya.

Debanye aha Maka Inweta Ozi Ndị dị Mkpa

Sign up for the TWR360 Newsletter

Access updates, news, Biblical teaching and inspirational messages from powerful Christian voices.

I meela tinye aha maka ịnata-ozi site n'aka TWR360

Ahụtaghị ozi achọrọ